News

Umunne m awuchi kwanu m ozo. Ana m ekele onye obula no ebea,nke onye chiri ya zere. A choro m k'anyi kparita uka maka ILU. Gini bu ilu? Ilu bu mmanu ndi igbo ji eri okwu. Ilu na-eme ka asusu anyi ...